Studentsdash
Past Questions

GST 105 (IGBO) Quiz Past Questions and Correct Answers

By Studentsdash •Sep 2, 2026
Title: GST 105 (IGBO) Quiz Past Questions and Correct Answers
URL: https://studentsdash.com/gst-105-igbo-quiz-past-questions/
--------------------------------------------------

VIEW THIS TOO
GST 105 (IGBO) Past Questions and Answers (Quiz Questions)
Mkpọaha nwere ngalaba
A. Anọ
B. Ise
C. Asatọ
D. Iri
✅ Correct answer: A. Anọ
“Akwụkwọ” nwere mkpụrụedemede …
A. 6
B. 5
C. 7
D. 9
✅ Correct answer: B
Nanị otu n’ime mkpụrụedemede ndị a bụ mgbochiume – m, k, o, p …
A. Eziokwu
B. Asị
C. Amaghị m
D. Otu bụ asịsa ya
✅ Correct answer: B
Omekangwaa bụ mkpụrụokwu na-esote……
A. Ngwaa
B. Aha
C. Mkpọaha
D. Nnyemakangwaa
✅ Correct answer: D
Ụzọ ọzọ ndị Igbo si ezipụta ekele bụ site na
A. Ịchị ọchị
B. Ibi ọma
C. Ikwe isi
D. Mkparịta ụka
✅ Correct answer: B. Ibi ọma
Mgbochiume Igbo dị …
A. 41
B. 32
C. 15
D. 28
✅ Correct answer: D
A na-eji akara ………..egosi nnyemakangwaa.
A. Akara ọcha
B. Akara uhie
C. Akara oji
D. Akara ogologo
✅ Correct answer: B
Ụdaume Igbo dị …
A. 10
B. 12
C. 13
D. 8
✅ Correct answer: D
‘Ga’ na-arụ ọrụ dịka…….
A. Tensi Ndịnaazụ
B. Ndịugbua
C. Njụ
D. Ndịniihu
✅ Correct answer: D. Ndịniihu
Ndị a bụ ezi ọmụmaatụ mgbochiume – m, k, g, h – …
A. Eziokwu
B. Asị
C. Ọ weghi m anya
D. Ọ nwere ike
✅ Correct answer: A. Eziokwu
Mkpụrụ edemede gbara mkpị dị …………………… n’Igbo
A. 7
B. 9
C. 5
D. 3
✅ Correct answer: B
E si na……enweta okwu ọhụrụ.
A. Aha
B. Ngwaa
C. Nnọchiaha
D. Nkọwaaha
✅ Correct answer: B
Mkpụrụ edemede Igbo dị …
A. 61
B. 32
C. 36
D. 45
✅ Correct answer: C
Mkpụrụ edemede Igbo nwere ntụpọ dị …
A. 4
B. 5
C. 6
D. 8
✅ Correct answer: A
Kedu mkpụrụedemede e ji emebe nnọchiaha?
A. Mgbochiume
B. Ụdamkpị
C. Ụdange
D. Ụdaume na myiri ụdaume
✅ Correct answer: D. Ụdaume na myiri ụdaume
Mfinitivu bụ otu n’ime ndị a…….
A. Eri
B. Ori
C. Oriri
D. Iri
✅ Correct answer: D. Iri
‘Ọnwụ’ bụ otu n’ime aha ndị a.
A. Ahaaka
B. Ahaizugbe
C. Ahauche
D. Ahaigwe
✅ Correct answer: C. Ahauche
Ọ bụ na mkpụrụ ụdaasụsụ ka esi emepụta mkpụrụokwu ………
A. Eziokwu
B. Asị
C. Amaghị m
D. Otu bụ asịsa ya
✅ Correct answer: B. Asị
/kp/ bụ akara mgbochiume mkpị …
A. Amaghị m
B. Asị
C. Eziokwu
D. Otu bụ asịsa ya
✅ Correct answer: C. Eziokwu
Mkpụrụ edemede Igbo bụ ……………….. e ji ede asụsụ Igbo.
A. Ụdaolu
B. Ọtọgrafị
C. Vọwelụ
D. Asụsụ
✅ Correct answer: B. Ọtọgrafị
Mkpụrụokwu ndị a bụ njikọ ma ewezuga………..
A. Na
B. Ma
C. Maka
D. Pụọ
✅ Correct answer: D. Pụọ
E kewara Nkọwaaha ụzọ……..
A. Isii
B. Asaa
C. Iri
D. Anọ
✅ Correct answer: A. Isii
Ngwaa ọbụla ga-enweriri ………
A. Isingwaa
B. Akangwaa
C. Ụkwụngwaa
D. Ahangwaa
✅ Correct answer: B. Akangwaa
Kedu nnọchiaha ahịrịokwu a na-akọwa ‘E riri nri’?
A. Nnọchionye
B. Nnọchimpesin
C. Nnọchionwe
D. Nnọchinkọwa
✅ Correct answer: B
Mgbakwunye na-eso……….
A. Nnọchiaha
B. Nkọwaaha
C. Mkpọaha
D. Ngwaa
✅ Correct answer: D. Ngwaa
Naawo bụ ekele
A. Ehihe
B. Abalị
C. Ụtụtụ
D. Agbamume
✅ Correct answer: B. Abalị
Otu n’ime ndị a abụghị ụzọ e si amụba mkpụrụokwu
A. Ngannihu
B. Nsonaazụ
C. Ọnụọgụgụ
D. Nnọneetiti
✅ Correct answer: C
Ọtụtụ okwu Igbo na-amụba site na ………
A. Aha
B. Ngwaa
C. Nbọchiaha
D. Nkọwaaha
✅ Correct answer: B. Ngwaa
N’ala Igbo ikwe n’aka bụ
A. Ekele
B. Ọgụ
C. Mgba
D. Ịkwa emu
✅ Correct answer: A. Ekele
Obodo na-ekele jọọkwa n’ala Igbo bụ ndị
A. Ọhọzara
B. Nkanụ
C. Abịrịba
D. Afikpo
✅ Correct answer: C. Abịrịba
Chat Studentsdash: 07075012541
🏛️ Ebonyi State University

More in Past Questions

Past Questions

EBSU-GST 105 Past Questions and Answers

Are you preparing for your GST 105 exam at Ebonyi State University? We’ve got you covered.This PDF contains 266 objective questions from past exams (2022, 2023 & 2024) complete with all options (A–D) and correct answers clearly marked for every single question.Download the PDF below.Join thousands of students already using StudentsDash to study smarter and pass with confidence.Join our WhatsApp channel:WhatsApp us directly: 07075012541

Free
595 PDF
Past Questions

COS 101 Past Questions PDF Download (EBSU) – Updated for 100 Level Students

Get access to verified COS 101 past questions for Ebonyi State University (EBSU) 100 level students. This PDF contains likely exam questions, repeated topics, and CBT-style practice to help you prepare effectively and pass your exams with confidence. Perfect for last-minute revision and deep understanding of key COS 101 topics like computer basics, hardware, software, binary system, and more.

Free
714 PDF

Discussion

No comments yet. Be the first to start the conversation!