Studentsdash
Past Questions

GST 105 (IGBO) Past Questions and Answers (Quiz Questions)

GST 105 (IGBO) Past Questions and Answers (Quiz Questions)
By Studentsdash •Sep 2, 2026
Title: GST 105 (IGBO) Past Questions and Answers (Quiz Questions)
URL: https://studentsdash.com/gst-105-igbo-past-questions/
--------------------------------------------------

Omekangwaa na nnyemakangwaa na-ejikọ aka arụ ọrụ dịka…….
A. Aha.
B. Ngwaa.
C. Mkpọaha.
D. Nnọchiaha.
Answer: A
‘Na’ na-arụ ọrụ dịka……
A. Tensi ndịugbu a.
B. Tensi Ndịniihu.
C. Ndịnaazụ.
D. Njụ.
Answer: D
Ihe ọ bụla e dere ede maka ọgụgụ bụ
A. edemede
B. ndebe olu
C. akara ụda olu
D. Nsupe
Answer: A
Ụzọ ọzọ ndị Igbo si ezipụta ekele bụ site na
A. ịchị ọchị
B. ibi ọma
C. ikwe isi
D. mkparịta ụka
Answer: B
Mkpụrụ edemede Igbo dị …………………………………………….
A. 61
B. 32
C. 36
D. 45
Answer: C
Nrụaka bụ okwu na-egosi………
A. Ihe a na-ekwu maka ya.
B. ihe mmadụ na-eme.
C. Ebe mmadụ na-aga.
D. Ọrụ mmadụ na-arụ.
Answer: A
Nanị otu n’ime mkpụrụ edemede ndị a bụ mgbochiume – m, k, o, p ………………
A. Eziokwu
B. Asị
C. amaghị m
D. otu bụ asịsa ya
Answer: B
Mkpụrụ edemede Igbo bụ ……………….. e ji ede asụsụ Igbo.
A. ụdaolu
B. ọtọgrafị
C. vọwelụ
D. asụsụ
Answer: B
Daalụ bụ ekele
A. ehihe
B. abalị
C. ụtụtụ
D. agbamume
Answer: D
Kachifoo bụ ekele
A. ehihe
B. abalị
C. ụtụtụ
D. agbamume
Answer: B
Kedu nke na-abụghị ekele onye na-arụ ọrụ
A. Ị dị ike ọrụ
B. Jisie ike
C. Daalụ ọlụ
D. Ndo
Answer: D
Isingwaa mfe bụ ndị nwere……
A. otu nkejiokwu.
B. nkejiokwu abụọ
C. Nkejiokwu atọ
D. Nkejiokwu anọ.
Answer: A
Mkpụrụokwu ndị a bụ njikọ ma ewezuga………
A. na.
B. ma.
C. maka.
D. pụọ.
Answer: D
Mkpụrụ edemede akara ihe n’okpuru ya bụ …………………………..
A. mgbochiume
B. ụdaolu
C. ụdaume
D. ntụpọ
Answer: D
‘Ga’ na-arụ ọrụ dịka…….
A. Tensi Ndịnaazụ.
B. Ndịugbua.
C. Njụ.
D. Ndịniihu.
Answer: B
Ndị Igbo sịrị “ekwee ekele”
A. obi ụtọ adị
B. udo adị
C. enwee nghọta
D. ihu asaa
Answer: D
Nnọchiaha bụ okwu na-anọchi …..
A. Oche
B. Aha mmadụ
C. Akwụkwọ
D. Ngwaa
Answer: B
Mkpụrụokwu olee ka e ji mara nrụaka?
A. Abụọ.
B. Atọ.
C. Anọ.
D. Ise.
Answer: A
Enweghiike ijikọta mkpụrụ ụdaasụsụ were mebe mkpụrụokwu ………
A. Eziokwu
B. Asị
C. amaghị m
D. otu bụ asịsa ya
Answer: B
Ngwaa ọbụla ga-enweriri ………
A. Isingwaa.
B. Akangwaa.
C. Ụkwụngwaa.
D. Ahangwaa.
Answer: A
“Mkputamkpu” nwere mkpụrụ edemede …………………………….
A. 9
B. 7
C. 8
D. 10
Answer: C
Ndị a bụ ezi ọmụmaatụ mgbochiume – m, k, g, h – …………………………
A. Eziokwu
B. Asị
C. o weghi m anya
D. o nwere ike
Answer: A
Nkọwaaha bụ okwu na-akọwa maka
A. Ngwaa
B. Aha
C. Nnọchiaha
D. Nrụaka
Answer: B
Kedu nke na-abụghị ụzọ ndị Igbo si ezipụta ekele
A. nnupu isi
B. ibi ọma
C. ikwe n’aka
D. ekele ọnụ
Answer: A
A na-eji akara ………..egosi nnyemakangwaa.
A. Akara ọcha
B. Akara uhie.
C. Akara oji
D. Akara ogologo.
Answer: B
E nwere nnọchiaha ………..
A. Ise
B. Asaa
C. Atọ
D. Iri
Answer: B
A na-ederu ‘na’ n’isi mgbe ọ na-esote ……….
A. Aha.
B. Mgbochiume.
C. Ụdaume.
D. Omekangwaa.
Answer: B
Mkpụrụ edemede gbara mkpị dị …………………… n’Igbo
A. 7
B. 9
C. 5
D. 3
Answer: B
Ibọọlachi bụ ekele
A. ehihe
B. abalị
C. ụtụtụ
D. agbamume
Answer: C
Naawo bụ ekele
A. ehihe
B. abalị
C. ụtụtụ
D. agbamume
Answer: C
Ihe na-ebuwe ụzọ na mmekọrịta mmadụ na ibe ya bụ?
A. asịrị
B. esemokwu
C. ekele
D. omenaala
Answer: C
“Akwụkwọ” nwere mkpụrụedemede ………………………………………….
A. 6
B. 5
C. 7
D. 9
Answer: B
Ngalaba ngwaa dị……
A. Asaa.
B. Ise.
C. Isii.
D. Anọ.
Answer: B
Kedu mkpụrụedemede e ji emebe nnọchiaha?
A. Mgbochiume
B. Ụdamkpị
C. Ụdange
D. Ụdaume na myiri ụdaume
Answer: D
Ụda mfe dị …………………………………….
A. 4
B. 6
C. 8
D. 2
Answer: A
/kp/ bụ akara mgbochiume mkpị ………………………………
A. amaghị m
B. Asi
C. Eziokwu
D. otu bụ asịsa ya
Answer: C
E si na……enweta okwu ọhụrụ.
A. Aha.
B. Ngwaa.
C. Nnọchiaha.
D. Nkọwaaha.
Answer: B
Kedu ihe na-abụghị Aha n’ebe a?
A. Aha mmadụ
B. Aha ihe
C. Ọtọgrafị
D. Aha ebe
Answer: C
Nnyemakangwaa na-enyere ………..aka iji kwudosie ike n’ahịrịokwu.
A. Omekangwaa.
B. Isingwaa
C. Isingwaa mfe
D. Ngwaa.
Answer: A
Ụbara onye atọ bụ ………
A. Anyị
B. m
C. Unu
D. Ha
Answer: A
Mmejupụta ngwaa bụ mkpụrụokwu na-esota ngwaa n’…….
A. Azụ
B. Ihu
C. Etiti
D. Ime.
Answer: A
Otu n’ime ndị a abụghị ụzọ e si amụba mkpụrụokwu
A. Ngannihu.
B. Nsonaazụ
C. Ọnụọgụgụ.
D. Nnọneetiti.
Answer: C
Omekangwaa bụ mkpụrụokwu ……
A. na-akwudosi ike n’ahịrịokwu.
B. anaghị akwudosi ike n’ahịrịokwu.
C. Zuru oke
D. nwere nghọta.
Answer: A
Aha ndị a na- agụta ọnụ gụnyere ma ewepu …..
A. Ahaaka.
B. Aha omee.
C. . Ahaizugbe.
D. Ahauche.
Answer: D
Ọyọkọ ube bụ …..
A. Ahaigwe.
B. Ahaaka.
C. Ahauche
D. Aha izugbe.
Answer: A
Kedu nnọchiaha ahịrịokwu a na-akọwa ‘E riri nri’.
A. Nnọchionye.
B. Nnọchimpesin.
C. Nnọchionwe.
D. Nnọchinkọwa.
Answer: B
Aha ọnwa bụ ……….
A. Ahaaka.
B. Ahaizugbe.
C. Ahaigwe.
D. Ahaomee
Answer: A
Okwu ndị a bụ nkọwaaha ma ewepu…….
A. Nwanyị ọma.
B. Ewu oji.
C. Ọjọọ mmadụ.
D. Nkịta ọcha.
Answer: A
Otu n’ime ndị a abụghị njirimara nkọwa.
A. Nkọwa na-eso mkpọaha.
B. Nkọwa enweghi ike ikwu naanị ya.
C. Nkọwa anaghị eso mkpụrụokwu ‘dị’.
D. Nkọwa anaghị akọwa mkpọaha.
Answer: B
Mkpụrụokwu a bụ otu n’ime nrụaka.
A. Ga.
B. Jee.
C. Ahụ.
D. Ka.
Answer: C
Nrụaka bụ otu n’ime ngalaba……
A. Nnọchiaha.
B. Aha.
C. Nkọwaaha.
D. Ngwaa.
Answer: C
Nkeji asụsụ Igbo dị olee?
A. Asaa
B. Ise
C. Asatọ
D. Iri
Answer: D
‘Ọnwụ’ bụ otu n’ime aha ndị a.
A. Ahaaka
B. Ahaizugbe
C. Ahauche
D. Ahaigwe
Answer: C
Mkpọaha nwere ngalaba
A. Anọ
B. Ise
C. Asatọ
D. Iri
Answer: A
Otu n’ime ndị a abụghị njụajụjụ
A. Anaa
B. Ebee
C. Ọ dị mma
D. Onye
Answer: C
Mkpọolu bụ ……
A. M
B. Anyị
C. Unu
D. Ha.
Answer: A
Ngwaa na-eme ka ahịrịokwu nwee…….
A. Nghọta zuru oke.
B. okwu dị ogologo.
C. Ahịrịokwu maa mma.
D. Ahịrịokwu nwee isi.
Answer: A
Mgbakwunye na-eso……….
A. Nnọchiaha
B. Nkọwaaha
C. Mkpọaha
D. Ngwaa.
Answer: D
Ndịa abụghị ọmumaatụ isingwaa – fe, gwa, ri – ……………………………
A. amaghị m
B. Asị
C. Eziokwu
D. otu bụ asịsa ya
Answer: D
Ọ bụ na mkpụrụ ụdaasụsụ ka esi emepụta mkpụrụokwu …………
A. Eziokwu
B. Asị
C. amaghị m
D. otu bụ asịsa ya
Answer: A
Ana-esi na mkpụrụ ụdaasụsụ emepụta isingwaa ……………………..
A. oweghị m anya
B. onwereike
C. Eziokwu
D. amaghị m
Answer: C
Ndị a abụghị ezi ọmụmaatụ mgbochiume – o, u, i – …………………………..
A. Eziokwu
B. Asị
C. amaghị m
D. otu bụ asịsa ya
Answer: A
Ụda arọ dị ……………………………………..
A. 3
B. 5
C. 4
D. 8
Answer: C
Mkpụrụ edemede Igbo nwere ntụpọ dị …………………………..
A. 4
B. 5
C. 6
D. 8
Answer: A
/ŋ/ bụ akara (symbol) otu mgbochiume nwere ntụpọ ………………………..
A. Asi
B. o nwereike
C. Eziokwu
D. amaghị m
Answer: C
E nwere nnyemakangwaa olee n’asụsụ Igbo?
A. Atọ.
B. Abụọ.
C. Ise.
D. Anọ
Answer: B
Isingwaa kewara ụzọ ……….
A. Atọ.
B. Abụọ.
C. Anọ.
D. Iri.
Answer: B
Mfinitivu bụ otu n’ime ndị a…….
A. eri.
B. ori.
C. oriri.
D. iri.
Answer: C
Mkpụrụokwu ndị a bụ Nnọchiaha ma ewezuga ……….
A. Ọ.
B. Anyị.
C. Unu.
D. Chaa.
Answer: D
E kewara Nkọwaaha ụzọ……..
A. Isii.
B. Asaa.
C. Iri.
D. Anọ.
Answer: A
Ọcha bụ nkọwaaha nke………
A. Nkọwa.
B. Nkeonye.
C. Nrụaka.
D. Nọmba
Answer: A
‘A’ na njikọ na-arụtụ. ………
A. Ihe dị nso aka.
B. Ihe dị tere aka.
C. Ihe na-adịghị.
D. Ihe e merela.
Answer: A
Otu n’ime ndị a bụ ahauche
A. Iwe.
B. Imirikiti.
C. Ewu.
D. Aha obodo.
Answer: A
Etu edemede kwesịrị ịdị ka ọ wee dị mma kaa aka ma dịkwa ụtọ bụ//
A. akara edeme
B. usoro edemede
C. mkpụrụ okwu
D. ụda
Answer: A
Obodo na-ekele jọọkwa n’ala Igbo bụ ndị
A. Ọhọzara
B. Nkanụ
C. Abịrịba
D. Afikpo
Answer: D
N’ala Igbo ikwe n’aka bụ
A. ekele
B. ọgụ
C. mgba
D. ịkwa emu
Answer: A
Ekele onye rụrụ oru ọma bụ
A. Imeela
B. abalị ọma
C. ụtụtụ ọma
D. Ndo
Answer: A
Ekele onye ọrịa bụ
A. Imeela
B. abalị ọma
C. ụtụtụ ọma
D. Ndo
Answer: D
Ụdaume Igbo dị ………………………………………………………………….
A. 10
B. 12
C. 13
D. 8
Answer: D
Mgbochiume Igbo dị ……………………………………………………………
A. 41
B. 32
C. 15
D. 28
Answer: D
Njikọ nwere ike ijikọ ma ewepu………..
A. Mmadụ na mmadụ.
B. Aha na aha.
C. Mkpụrụokwu na mkpụruokwu.
D. Nnọchiaha na nnọchiaha.
Answer: A
Mkpụrụokwu e ji mara mbuụzọ bụ ………..
A. na.
B. ka,
C. ga.
D. le.
Answer: A
Ọtụtụ okwu Igbo na-amụba site na ………
A. Aha.
B. Ngwaa.
C. Nbọchiaha.
D. Nkọwaaha.
Answer: B
Omekangwaa bụ mkpụrụokwu na-esote……
A. Ngwaa.
B. Aha.
C. Mkpọaha.
D. Nnyemakangwaa.
Answer: D
Answers are after the questions
Mkpụrụokwu ndị a bụ Nnọchiaha ma ewezuga ……….
A. Ọ.
B. Anyị.
C. Unu.
D. Chaa.
Mkpụrụokwu a bụ otu n’ime nrụaka.
A. Ga.
B. Jee.
C. Ahụ.
D. Ka.
Ụda mfe dị …………………………………….
A. 4
B. 6
C. 8
D. 2
Omekangwaa bụ mkpụrụokwu na-esote……
A. Ngwaa.
B. Aha.
C. Mkpọaha.
D. Nnyemakangwaa.
Otu n’ime ndị a abụghị njụajụjụ
A. Anaa
B. Ebee
C. Ọ dị mma
D. Onye
Omekangwaa na nnyemakangwaa na-ejikọ aka arụ ọrụ dịka…….
A. Aha.
B. Ngwaa.
C. Mkpọaha.
D. Nnọchiaha.
E nwere nnọchiaha ………..
A. Ise
B. Asaa
C. Atọ
D. Iri
Mkpụrụedemede Igbo nwere ntụpọ dị …………………………..
A. 4
B. 5
C. 6
D. 8
“Mkputamkpu” nwere mkpụrụ edemede …………………………….
A. 9
B. 7
C. 8
D. 10
Mkpụrụokwu e ji mara mbuụzọ bụ ………..
A. na.
B. ka.
C. ga.
D. le.
Ndị Igbo sịrị “ekwee ekele”
A. obi ụtọ adị
B. udo adị
C. enwee nghọta
D. ihu asaa
Ọyọkọ ube bụ …..
A. Ahaigwe.
B. Ahaaka.
C. Ahauche.
D. Aha izugbe.
Nrụaka bụ okwu na-egosi………
A. Ihe a na-ekwu maka ya.
B. Ihe mmadụ na-eme.
C. Ebe mmadụ na-aga.
D. Ọrụ mmadụ na-arụ.
E kewara Nkọwaaha ụzọ……..
A. Isii.
B. Asaa.
C. Iri.
D. Anọ.
‘Na’ na-arụ ọrụ dịka……
A. Tensi ndịugbu a.
B. Tensi Ndịniihu.
C. Ndịnaazụ.
D. Njụ.
Kedu nnọchiaha ahịrịokwu a na-akọwa ‘E riri nri’.
A. Nnọchionye.
B. Nnọchimpesin.
C. Nnọchionwe.
D. Nnọchinkọwa.
Aha ndị a na-agụta ọnụ gụnyere ma ewepu …..
A. Ahaaka.
B. Aha omee.
C. Ahaizugbe.
D. Ahauche.
Kedu mkpụrụedemede e ji emebe nnọchiaha?
A. Mgbochiume.
B. Ụdamkpị.
C. Ụdange.
D. Ụdaume na myiri ụdaume.
Ngalaba ngwaa dị……
A. Asaa.
B. Ise.
C. Isii.
D. Anọ.
Kedu ihe na-abụghị Aha n’ebe a?
A. Aha mmadụ.
B. Aha ihe.
C. Ọtọgrafị.
D. Aha ebe.
Ndị a bụ ezi ọmụmaatụ mgbochiume – m, k, g, h – …………………………
A. Eziokwu.
B. Asị.
C. o weghi m anya.
D. o nwere ike.
Mgbakwunye na-eso……….
A. Nnọchiaha.
B. Nkọwaaha.
C. Mkpọaha.
D. Ngwaa.
Mkpọolu bụ ……
A. M.
B. Anyị.
C. Unu.
D. Ha.
Obodo na-ekele jọọkwa n’ala Igbo bụ ndị
A. Ọhọzara
B. Nkanụ
C. Abịrịba
D. Afikpo
Ekele onye ọrịa bụ
A. Imeela
B. Abalị ọma
C. Ụtụtụ ọma
D. Ndo
Ụbara onye atọ bụ ………
A. Anyị
B. M
C. Unu
D. Ha
A na-eji akara ………..egosi nnyemakangwaa.
A. Akara ọcha
B. Akara uhie
C. Akara oji
D. Akara ogologo
Mkpụrụokwu olee ka e ji mara nrụaka?
A. Abụọ
B. Atọ
C. Anọ
D. Ise
Mkpụrụ edemede Igbo bụ ……………….. e ji ede asụsụ Igbo.
A. Ụdaolu
B. Ọtọgrafị
C. Vọwelụ
D. Asụsụ
Otu n’ime ndị a abụghị ụzọ e si amụba mkpụrụokwu
A. Ngannihu.
B. Nsonaazụ.
C. Ọnụọgụgụ.
D. Nnọneetiti.
Nkeji asụsụ Igbo dị olee?
A. Asaa
B. Ise
C. Asatọ
D. Iri
Ụda mfe dị …………………………………….
A. 4
B. 6
C. 8
D. 2
Okwu ndị a bụ nkọwaaha ma ewepụ…….
A. Nwanyị ọma.
B. Ewu oji.
C. Ọjọọ mmadụ.
D. Nkịta ọcha.
N’ala Igbo ikwe n’aka bụ
A. Ekele.
B. Ọgụ.
C. Mgba.
D. Ịkwa emu.
E nwere nnọchiaha ………..
A. Ise
B. Asaa
C. Atọ
D. Iri
E nwere nnyemakangwaa olee n’asụsụ Igbo?
A. Atọ.
B. Abụọ.
C. Ise.
D. Anọ.
Mgbakwunye na-eso……….
A. Nnọchiaha
B. Nkọwaaha
C. Mkpọaha
D. Ngwaa.
Njikọ nwere ike ijikọ ma ewepụ………..
A. Mmadụ na mmadụ.
B. Aha na aha.
C. Mkpụrụokwu na mkpụrụokwu.
D. Nnọchiaha na nnọchiaha.
‘Na’ na-arụ ọrụ dịka……
A. Tensi ndịugbu a.
B. Tensi Ndịniihu.
C. Ndịnaazụ.
D. Njụ.
Mkpụrụokwu olee ka e ji mara nrụaka?
A. Abụọ.
B. Atọ.
C. Anọ.
D. Ise.
Aha ndị a na-agụta ọnụ gụnyere ma ewepụ …..
A. Ahaaka.
B. Aha omee.
C. Ahaizugbe.
D. Ahauche.
Ekele onye rụrụ oru ọma bụ
A. Imeela
B. Abalị ọma
C. Ụtụtụ ọma
D. Ndo
Ngalaba ngwaa dị……
A. Asaa.
B. Ise.
C. Isii.
D. Anọ.
Ọcha bụ nkọwaaha nke………
A. Nkọwa.
B. Nkeonye.
C. Nrụaka.
D. Nọmba.
Ibọọlachi bụ ekele
A. Ehihe
B. Abalị
C. Ụtụtụ
D. Agbamume
‘Ga’ na-arụ ọrụ dịka…….
A. Tensi Ndịnaazụ.
B. Ndịugbua.
C. Njụ.
D. Ndịniihu.
Otu n’ime ndị a bụ ahauche
A. Iwe.
B. Imirikiti.
C. Ewu.
D. Aha obodo.
Isingwaa mfe bụ ndị nwere……
A. Otu nkejiokwu.
B. Nkejiokwu abụọ.
C. Nkejiokwu atọ.
D. Nkejiokwu anọ.
Enweghiike ijikọta mkpụrụ ụdaasụsụ were mebe mkpụrụokwu ………
A. Eziokwu
B. Asị
C. Amaghị m
D. Otu bụ asịsa ya
Ihe na-ebuwe ụzọ na mmekọrịta mmadụ na ibe ya bụ?
A. Asịrị
B. Esemokwu
C. Ekele
D. Omenala
Ana-esi na mkpụrụ ụdaasụsụ emepụta isingwaa ……………………..
A. Oweghị m anya
B. Onwereike
C. Eziokwu
D. Amaghị m
E kewara Nkọwaaha ụzọ……..
A. Isii.
B. Asaa.
C. Iri.
D. Anọ.
Nkọwaaha bụ okwu na-akọwa maka
A. Ngwaa
B. Aha
C. Nnọchiaha
D. Nrụaka
Nnọchiaha bụ okwu na-anọchi …..
A. Oche
B. Aha mmadụ
C. Akwụkwọ
D. Ngwaa
Ọtụtụ okwu Igbo na-amụba site na ………
A. Aha.
B. Ngwaa.
C. Nbọchiaha.
D. Nkọwaaha.
Kedu nke na-abụghị ekele onye na-arụ ọrụ?
A. Ị dị ike ọrụ.
B. Jisie ike.
C. Daalụ ọlụ.
D. Ndo.
Kedu nnọchiaha ahịrịokwu a na-akọwa ‘E riri nri’?
A. Nnọchionye.
B. Nnọchimpesin.
C. Nnọchionwe.
D. Nnọchinkọwa.
Ngwaa na-eme ka ahịrịokwu nwee…….
A. Nghọta zuru oke.
B. Okwu dị ogologo.
C. Ahịrịokwu maa mma.
D. Ahịrịokwu nwee isi.
Mkpụrụ edemede Igbo nwere ntụpọ dị …………………………..
A. 4
B. 5
C. 6
D. 8
(MOST QUESTIONS PAGE 2)
ANSWERS
Post Image
Post Image
Chat Studentsdash: 07075012541
🏛️ Ebonyi State University

More in Past Questions

Past Questions

EBSU-GST 105 Past Questions and Answers

Are you preparing for your GST 105 exam at Ebonyi State University? We’ve got you covered.This PDF contains 266 objective questions from past exams (2022, 2023 & 2024) complete with all options (A–D) and correct answers clearly marked for every single question.Download the PDF below.Join thousands of students already using StudentsDash to study smarter and pass with confidence.Join our WhatsApp channel:WhatsApp us directly: 07075012541

Free
595 PDF
Past Questions

COS 101 Past Questions PDF Download (EBSU) – Updated for 100 Level Students

Get access to verified COS 101 past questions for Ebonyi State University (EBSU) 100 level students. This PDF contains likely exam questions, repeated topics, and CBT-style practice to help you prepare effectively and pass your exams with confidence. Perfect for last-minute revision and deep understanding of key COS 101 topics like computer basics, hardware, software, binary system, and more.

Free
714 PDF

Discussion

No comments yet. Be the first to start the conversation!